1Okwu ahụ+ nọ ná mmalite, Okwu ahụ na Chineke nọkwa,+ Okwu ahụ bụkwa chi.*+2 Ya na Chineke nọ ná mmalite. 3 Ihe niile si n’aka ya dịrị.+ E nweghịdị otu ihe dịnụ nke na-esighị n’aka ya.
14 Okwu ahụ ghọrọ anụ ahụ́+ ma bie n’etiti anyị. Anyị hụkwara ebube ya, bụ́ ụdị ebube ọkpara a mụrụ naanị ya na-enweta+ n’aka nna ya. O jupụtakwara n’amara Chineke nakwa n’eziokwu.