Jọn 8:58 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 58 Jizọs sịrị ha: “N’eziokwu, ana m asị unu na tupu a mụọ Ebreham, anọ m ndụ.”+ Jọn 17:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ugbu a, Nna, mee ka m nwee ebube n’akụkụ gị, bụ́ ebube m nweburu n’akụkụ gị mgbe ụwa na-adịbeghị.+