Abụ Ọma 33:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Jehova ji okwu ya kee eluigwe,+Ọ bụkwa ume* si ya n’ọnụ ka o ji kee ihe niile dị n’ime ya.* Jeremaya 10:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ọ bụ Chineke ji ike ya kee ụwa,Jiri amamihe ya mee ka elu ala sie ike,+Jirikwa amamihe* ya gbasaa eluigwe ka ákwà.+
12 Ọ bụ Chineke ji ike ya kee ụwa,Jiri amamihe ya mee ka elu ala sie ike,+Jirikwa amamihe* ya gbasaa eluigwe ka ákwà.+