Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ilu 3:11
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 11 Nwa m, ajụla aka ná ntị Jehova na-adọ gị,+

      Eledakwala mba ọ na-abara gị anya,+

  • Ilu 4:13
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 13 Nabata aka ná ntị a dọrọ gị. Ajụla ya.+

      Jiri ya kpọrọ ihe n’ihi na ọ ga-azọ gị ndụ.+

  • Ndị Hibru 12:7
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 7 Unu kwesịrị ịna-atachi obi ma were ya na e si otú a na-adọ unu aka ná ntị.* Chineke na-emeso unu ka ụmụ ya.+ Ka è nwere nwa nna ya na-anaghị adọ aka ná ntị?+

  • Ndị Hibru 12:9
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 9 Ndị nna mụrụ anyị na-adị adọ anyị aka ná ntị, anyị na-akwanyekwara ha ùgwù. Ọ̀ bụ na anyị ekwesịghị ido onwe anyị n’okpuru Nna nke ji mmụọ nsọ ya họpụta anyị ka anyị wee dị ndụ?+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya