Ilu 4:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Nweta amamihe. Gbalịa ka ị na-aghọta ihe.+ Echefula ihe m kwuru, ahapụkwala ya. Ilu 13:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Onye ya na ndị ma ihe na-akpa* ga-ama ihe,+Ma ihe agaghị agaziri onye ya na ndị nzuzu na-emekọ ihe.+
20 Onye ya na ndị ma ihe na-akpa* ga-ama ihe,+Ma ihe agaghị agaziri onye ya na ndị nzuzu na-emekọ ihe.+