Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 1 Ndị Eze 21:20, 21
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 20 Ehab wee sị Ịlaịja: “Onye iro m,+ ị̀ chọrọkwala m bịa?” Ya asị ya: “Achọrọla m gị bịa. Chineke kwuru, sị: ‘Ebe ọ bụ na i siri ọnwụ* na-eme ihe dị njọ n’anya Jehova,+ 21 m ga-eme ka ọdachi dakwasị gị. M ga-ebibi gị. M ga-egbu ma nwa nwoke ọ bụla si n’ezinụlọ gị+ ma onye na-enweghị onye na-enyere ya aka ma onye na-enweghị ume n’Izrel.+

  • 1 Ndị Eze 22:8
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 8 Eze Izrel asị Jehoshafat: “A ka nwere otu nwoke anyị ga-esi n’aka ya jụọ Jehova ase.+ Ma akpọrọ m ya asị,+ n’ihi na o nweghị mgbe ọ na-eburu m amụma ihe ọma. Naanị ihe ọ na-eburu m bụ amụma ihe ọjọọ.+ Ọ bụ Mịkaya nwa Imla.” Ma, Jehoshafat sịrị ya: “Eze, ekwula otú ahụ.”

  • 2 Ihe E Mere 25:15, 16
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 15 Ihe a Amazaya mere were Jehova ezigbo iwe, ya ezie onye amụma ya, ya agaa gwa ya, sị: “Gịnị mere i ji fewe chi ndị na-anapụtaghị ndị na-efe ha n’aka gị?”+ 16 Mgbe ọ gwara eze ihe a, eze sịrị ya: “Mechie ọnụ!+ Ònye mere gị onye ndụmọdụ eze?+ Ị̀ chọrọ ịnwụ?” Onye amụma ahụ mechiziri ọnụ. Ma tupu ya emechie ọnụ, ọ sịrị: “Ama m na Chineke ekpebiela ịla gị n’iyi n’ihi ihe a i mere nakwa n’ihi na i geghị ntị n’ihe m kwuru.”+

  • Matiu 7:6
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 6 “Unu enyela nkịta ihe dị nsọ, unu atụpụkwarala ézì nkume pel unu,+ ka ha wee ghara ịzọ ha ụkwụ ma tụgharịa dọrie unu.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya