Abụ Ọma 141:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ọ bụrụ na onye ezi omume etie m ihe, ọ pụtara na ọ hụrụ m n’anya.*+ Ọ bụrụ na ọ baara m mba, ọ ga-adị ka ebe a wụsara m mmanụ n’isi.+ A gaghị m ajụ ya.+ M ka ga na-ekpere ya ekpere mgbe ọdachi dakwasịrị ya. Ilu 27:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ọnyá ezigbo enyi mmadụ na-emepụ ya dị mma+Karịa ọnụ onye kpọrọ mmadụ asị na-esusu ya ọtụtụ ugboro.* Ilu 28:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 E mechaa, a ga-ele onye na-abara mmadụ mba anya ọma+Karịa onye na-eto mmadụ otuto elu ọnụ.
5 Ọ bụrụ na onye ezi omume etie m ihe, ọ pụtara na ọ hụrụ m n’anya.*+ Ọ bụrụ na ọ baara m mba, ọ ga-adị ka ebe a wụsara m mmanụ n’isi.+ A gaghị m ajụ ya.+ M ka ga na-ekpere ya ekpere mgbe ọdachi dakwasịrị ya.
6 Ọnyá ezigbo enyi mmadụ na-emepụ ya dị mma+Karịa ọnụ onye kpọrọ mmadụ asị na-esusu ya ọtụtụ ugboro.*