Ilu 7:18, 19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Bịa ka anyị ṅụjuo ịhụnanya afọ ka mmiri ruo ụtụtụ. Ka anyị mee ibe anyị obi ụtọ ma gosi na anyị hụrụ ibe anyị n’anya,19 N’ihi na di m anọghị n’ụlọ. Ọ gaala ebe dị anya.
18 Bịa ka anyị ṅụjuo ịhụnanya afọ ka mmiri ruo ụtụtụ. Ka anyị mee ibe anyị obi ụtọ ma gosi na anyị hụrụ ibe anyị n’anya,19 N’ihi na di m anọghị n’ụlọ. Ọ gaala ebe dị anya.