8 “Mgbe mmadụ kpọrọ gị oriri agbamakwụkwọ, agala nọdụ ebe kacha mma.+ O nwere ike ịbụ na e nwere onye a na-akwanyere ùgwù karịa gị ọ kpọkwara. 9 Onye ahụ kpọrọ unu oriri ga-abịa sị gị, ‘Ka onye a nọrọ ebe ahụ ị nọ.’ Ị ga-ejizi ihere bilie gaa nọrọ ebe kacha ala.