Jenesis 7:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Mgbe e mechara, Jehova sịrị Noa: “Banye n’ụgbọ ahụ, gị na ndị ezinụlọ gị niile, n’ihi na ọ bụ gị bụ onye ezi omume m hụrụ n’ọgbọ a.+
7 Mgbe e mechara, Jehova sịrị Noa: “Banye n’ụgbọ ahụ, gị na ndị ezinụlọ gị niile, n’ihi na ọ bụ gị bụ onye ezi omume m hụrụ n’ọgbọ a.+