Jeremaya 39:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 “Jehova kwukwara, sị, ‘M ga-anapụtarịrị gị. A gaghị egbu gị.*+ Ị* ga-adịrị ndụ na-aga, ya abụrụ ihe ị kwatara, n’ihi na ị tụkwasịrị m obi.’”+
18 “Jehova kwukwara, sị, ‘M ga-anapụtarịrị gị. A gaghị egbu gị.*+ Ị* ga-adịrị ndụ na-aga, ya abụrụ ihe ị kwatara, n’ihi na ị tụkwasịrị m obi.’”+