-
Luk 12:18-20Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
18 N’ihi ya, ọ sịrị: ‘Ihe m ga-eme bụ:+ M ga-akwada ụlọ m na-akwasa ihe ma rụọ nke ka ibu. N’ebe ahụ ka m ga-akwasa mkpụrụ m niile na ihe m niile. 19 M ga-agwakwa onwe m,* sị: “I* nwere ọtụtụ ezigbo ihe ị kpakọtara ga-ezuru gị ruo ọtụtụ afọ. Tụsara ahụ́, na-eri, na-aṅụ, na-enwekwa aṅụrị.”’ 20 Ma Chineke sịrị ya: ‘Onye na-enweghị uche, n’abalị a ka a na-achọ ndụ* gị n’aka gị. Ònye ka ihe ndị ị kwakọtara ga-abụ nke ya?’+
-