Ilu 15:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Atụmatụ na-aghasasị ma ọ bụrụ na a gbaghị izu,Ma a na-arụpụta ezigbo ihe ma e nwee ọtụtụ ndị ndụmọdụ.+ Ilu 20:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Atụmatụ na-aga nke ọma ma a gbaa izu.+ Soro ezigbo ntụziaka mgbe ị na-alụ agha.+ Ilu 24:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ezigbo ntụziaka ga-enyere gị aka ịlụ agha,+Ọtụtụ ndị ndụmọdụ ga-emekwa ka i merie.+
22 Atụmatụ na-aghasasị ma ọ bụrụ na a gbaghị izu,Ma a na-arụpụta ezigbo ihe ma e nwee ọtụtụ ndị ndụmọdụ.+