-
Ilu 6:1Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
6 Nwa m, ọ bụrụ na ị nara onye agbata obi gị n’ibé,+
Ọ bụrụ na e nwere ihe gị na onye ị na-amaghị kwekọrịtara,*+
-
Ilu 6:5Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
5 Napụta onwe gị otú ele si agbapụ n’aka dinta,
Otú nnụnụ si agbapụ n’aka onye na-achụ nta nnụnụ.
-
-
-