Abụ Ọma 18:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 Ị na-egosi onye na-akwụwa aka ọtọ na ị na-akwụwa aka ọtọ,+Ma ị ga-egosi onye dị aghụghọ na ị ma ihe.+ Ilu 3:32 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 32 N’ihi na Jehova kpọrọ onye aghụghọ asị,+Ma ya na onye ezi omume na-abụ ezigbo enyi.+
26 Ị na-egosi onye na-akwụwa aka ọtọ na ị na-akwụwa aka ọtọ,+Ma ị ga-egosi onye dị aghụghọ na ị ma ihe.+