Aịzaya 26:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ọ na-agụsi m* agụụ ike n’abalị ịmata gị. N’eziokwu, m ji obi m niile na-achọ gị.+ I kpewe ụwa ikpe,Ndị bi n’ụwa ga-amụta ime ezi omume.+ Matiu 5:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 “Ndị agụụ ezi omume na-agụ na ndị akpịrị ya na-akpọ nkụ+ na-enwe obi ụtọ, n’ihi na a ga-eme ka afọ ju ha.+
9 Ọ na-agụsi m* agụụ ike n’abalị ịmata gị. N’eziokwu, m ji obi m niile na-achọ gị.+ I kpewe ụwa ikpe,Ndị bi n’ụwa ga-amụta ime ezi omume.+
6 “Ndị agụụ ezi omume na-agụ na ndị akpịrị ya na-akpọ nkụ+ na-enwe obi ụtọ, n’ihi na a ga-eme ka afọ ju ha.+