10 Unu kwesịrị imesapụrụ ya aka,+ ya ewutekwala unu* na unu na-enye ya ihe, n’ihi na ọ bụ ya mere Jehova bụ́ Chineke unu ga-eji gọzie ihe ọ bụla unu na-eme na ihe ọ bụla unu na-arụ.+
11Tụpụ* achịcha gị n’elu mmiri,+ n’ihi na ị ga-ahụ ya ọzọ ma ọtụtụ ụbọchị gachaa.+2 Nye mmadụ asaa ma ọ bụ mmadụ asatọ ihe,+ n’ihi na ị maghị ọdachi ga-adakwasị ndị bi n’ụwa.