6 Unu akụọla mkpụrụ buru ibu, ma ihe unu na-eweta n’ubi dị obere.+ Unu na-eri ihe, ma unu anaghị eriju afọ. Unu na-aṅụ mmanya, ma unu anaghị aṅụju afọ. Unu na-eyi uwe, ma e nweghị onye n’ime unu ahụ́ na-ekporo ọkụ. Onye e goro ọrụ na-arụta ego na-etinye n’akpa puru epu.’”