Luk 6:38 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 38 Na-enyenụ ihe, ndị mmadụ ga-enyekwa unu ihe.+ Ha ga-awụjukwa uwe unu n’ọnụ, ihe ha wụnyere ga na-awụfukwa n’agbanyeghị na ha bịara ya aka, yọkọọkwa ya ọnụ. N’ihi na ihe unu ji atụ̀ ihe ka ha ga-eji tụọrọ unu ihe.”
38 Na-enyenụ ihe, ndị mmadụ ga-enyekwa unu ihe.+ Ha ga-awụjukwa uwe unu n’ọnụ, ihe ha wụnyere ga na-awụfukwa n’agbanyeghị na ha bịara ya aka, yọkọọkwa ya ọnụ. N’ihi na ihe unu ji atụ̀ ihe ka ha ga-eji tụọrọ unu ihe.”