Ilu 26:13-15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Onye umengwụ na-asị: “Ọdụm nọ n’ụzọ! Ọdụm nọ n’ámá obodo!”+ 14 Otú ọnụ ụzọ si emeghe ma na-emechiKa onye umengwụ si atụgharị n’àkwà* ya.+ 15 Onye umengwụ na-amanye aka n’efere nri,Ma ike iwere nri tinye n’ọnụ ya anaghị adị ya.+
13 Onye umengwụ na-asị: “Ọdụm nọ n’ụzọ! Ọdụm nọ n’ámá obodo!”+ 14 Otú ọnụ ụzọ si emeghe ma na-emechiKa onye umengwụ si atụgharị n’àkwà* ya.+ 15 Onye umengwụ na-amanye aka n’efere nri,Ma ike iwere nri tinye n’ọnụ ya anaghị adị ya.+