Ilu 10:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Onye umengwụ ga-ada ogbenye,+Ma, onye na-arụsi ọrụ ike ga-aba ọgaranya.+ Ilu 12:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 Ndị na-arụsi ọrụ ike ga na-achị,+Ma a ga-amanye ndị umengwụ ka ha gbawa ohu.+