-
1 Ndị Eze 3:11, 12Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
11 Chineke wee sị ya: “Ebe ọ bụ na ị rịọrọ ihe a, ị rịọghị ka ị dị ogologo ndụ ma ọ bụ ka i nwee akụnụba ma ọ bụ ka ndị iro gị nwụọ, kama ị rịọrọ ka m nyere gị aka ịma otú ị ga-esi na-ekpe ikpe ziri ezi,+ 12 m ga-emere gị ihe ị rịọrọ m.+ M ga-eme ka ị mara ihe, na-aghọtakwa ihe+ karịa onye ọ bụla dịrịla ndụ tupu gịnwa. Ọ dịghịkwa onye ga-ama ihe otú ị ma.+
-
-
2 Timoti 2:7Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
7 Na-echebara ihe m na-ekwu echiche mgbe niile. Onyenwe anyị ga-eme ka ị ghọta ihe niile.
-