Ilu 25:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 Onye na-anaghị ejide onwe ya ma a kpasuo ya iweDị ka obodo a kwaturu mgbidi ya akwatu.+ Ilu 29:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Onye nzuzu na-ewe iwe ruo n’isi,*+Ma onye ma ihe na-ejide onwe ya.+ Ekliziastis 7:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ekwela ka iwe na-ewe gị ọsọ ọsọ,+ n’ihi na ọ bụ ndị nzuzu na-ewe iwe ọsọ ọsọ.+