Jeremaya 9:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 “Kama, onye na-eme ọnụ, ya mewe ọnụMaka na ọ ma m, mara ihe gbasara m nke ọma,+Marakwa na ọ bụ mụnwa bụ Jehova, onye na-egosi ndị bi n’ụwa ịhụnanya,* onye na-ekpere ha ikpe ziri ezi, na-egosikwa ha na m bụ onye ezi omume.+ Ọ bụ ihe ndị a na-amasị m.”+ Ọ bụ Jehova kwuru ihe a. 1 Jọn 5:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Ma anyị ma na Ọkpara Chineke abịala,+ o meekwala ka anyị nwee ikike ịghọta ihe, ka anyị wee mara onye ahụ bụ́ ezigbo onye. Anyị na ezigbo onye ahụ esikwala n’aka Ọkpara ya bụ́ Jizọs Kraịst dị n’otu.+ Ọ bụ onye a bụ ezi Chineke na ndụ ebighị ebi.+
24 “Kama, onye na-eme ọnụ, ya mewe ọnụMaka na ọ ma m, mara ihe gbasara m nke ọma,+Marakwa na ọ bụ mụnwa bụ Jehova, onye na-egosi ndị bi n’ụwa ịhụnanya,* onye na-ekpere ha ikpe ziri ezi, na-egosikwa ha na m bụ onye ezi omume.+ Ọ bụ ihe ndị a na-amasị m.”+ Ọ bụ Jehova kwuru ihe a.
20 Ma anyị ma na Ọkpara Chineke abịala,+ o meekwala ka anyị nwee ikike ịghọta ihe, ka anyị wee mara onye ahụ bụ́ ezigbo onye. Anyị na ezigbo onye ahụ esikwala n’aka Ọkpara ya bụ́ Jizọs Kraịst dị n’otu.+ Ọ bụ onye a bụ ezi Chineke na ndụ ebighị ebi.+