Ilu 24:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Onye iro gị daa, enwela obi ụtọ. Ọ bụrụ na ọ zọhie ụkwụ, aṅụrịla ọṅụ.+ Obedaya 12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 I kwesịghị ịnọ na-achị nwanne gị ọchị n’ụbọchị ọdachi dakwasịrị ya.+ I kwesịghị ịṅụrị ọṅụ n’ihi ihe mere ndị Juda n’ụbọchị a na-ebibi ha.+ I kwesịghịkwa ịnọ na-etu ọnụ n’ụbọchị ha na-ata ahụhụ.
12 I kwesịghị ịnọ na-achị nwanne gị ọchị n’ụbọchị ọdachi dakwasịrị ya.+ I kwesịghị ịṅụrị ọṅụ n’ihi ihe mere ndị Juda n’ụbọchị a na-ebibi ha.+ I kwesịghịkwa ịnọ na-etu ọnụ n’ụbọchị ha na-ata ahụhụ.