-
Jenesis 13:8, 9Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
8 Ebram wee sị Lọt:+ “Biko, mụ na gị ekwesịghị ise okwu, ndị na-azụrụ m anụ na ndị na-azụrụ gị anụ ekwesịghịkwa ịna-ese okwu, maka na mụ na gị bụ nwanne. 9 I nwere ike ịhọrọ ebe ọ bụla dị gị mma n’ala a. Biko, kwaga ebe ọzọ. Ị gaa n’aka ekpe, m ga-aga n’aka nri. Ma ọ bụrụ na ị gaa n’aka nri, m ga-aga n’aka ekpe.”
-