Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 1 Samuel 2:22-25
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 22 Ugbu a, Ịlaị akaala nká. Ma, ọ nụrụ ihe niile ụmụ ya nọ na-eme+ ndị Izrel niile nakwa otú ha na ụmụ nwaanyị ndị na-eje ozi n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu nzute si edina.+ 23 Ọ na-asịkwa ha: “Gịnị mere unu ji na-eme ụdị ihe ndị a? Ihe m na-anụ mmadụ niile na-ekwu gbasara unu adịghị mma. 24 Ụmụ m, kwụsịnụ ihe a unu na-eme, n’ihi na ihe m na-anụ ndị Jehova na-akọsa gbasara unu adịghị mma. 25 Ọ bụrụ na mmadụ emehie mmadụ ibe ya, onye ọzọ nwere ike ịrịọ Jehova ka o nyere ya aka.* Ma ọ bụrụ na ọ bụ Jehova ka mmadụ mehiere,+ ònye ga-arịọchitere ya arịrịọ?” Ma ha egeghị nna ha ntị, n’ihi na Jehova ekpebiela igbu ha.+

  • 1 Samuel 8:1-3
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 8 Mgbe Samuel mere agadi, ọ họpụtara ụmụ ya ndị nwoke ka ha bụrụ ndị ikpe ndị Izrel. 2 Aha ọkpara ya bụ Joel. Aha nwa ya nwoke nke abụọ bụ Abaịja.+ Ha nọ na Bia-shiba na-ekpe ikpe. 3 Ma, ụmụ ya anaghị eme ka ya. Ha nọ na-achọ ihe ga-abara naanị ha uru,+ na-ana aka azụ,*+ na-ekpekwa ikpe arụrụala.+

  • 2 Samuel 15:14
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 14 Ozugbo ahụ, Devid gwara ndị niile na-ejere ya ozi ya na ha nọ na Jeruselem, sị: “Bịanụ ka anyị gbapụ,+ n’ihi na anyị agaghị agbanahụli Absalọm ma ọ bịakwute anyị. Meenụ ọsọ ọsọ, ka ọ ghara ịchụkwute anyị, gbuo anyị, jirikwa mma agha gbuo ndị obodo a.”+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya