26 M chọpụtaziri ihe a: Nwaanyị nke dị ka ọnyà,* nke obi ya dị ka ụgbụ azụ̀, nke aka ya dịkwa ka ịga a na-atụ ndị mkpọrọ, ka ọnwụ njọ.* Onye na-eme ihe dị ezi Chineke mma agaghị adaba n’aka nwaanyị ahụ,+ ma nwaanyị ahụ ga-ejide onye mmehie.+
15 N’azụ obodo ahụ ka ndị na-eme ka nkịta* nọ, ha na ndị na-eme mgbaasị na ndị na-akwa iko* na ndị na-egbu mmadụ* na ndị na-ekpere arụsị na onye ọ bụla ịgha ụgha na-amasị, nke na-aghakwa ụgha.+