2 Samuel 15:31 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 31 A bịara kọọrọ Devid, sị: “Ahitofel so ná ndị ha na Absalọm+ na-akpa nkata ọjọọ.”+ Devid asị: “Jehova, biko,+ mee ka e were ndụmọdụ Ahitofel ka nke onye nzuzu.”+ Matiu 26:49 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 49 O wee gakwuru Jizọs, sị: “Onye Ozizi,* ndeewo.” O wee jiri nwayọọ susuo ya ọnụ.
31 A bịara kọọrọ Devid, sị: “Ahitofel so ná ndị ha na Absalọm+ na-akpa nkata ọjọọ.”+ Devid asị: “Jehova, biko,+ mee ka e were ndụmọdụ Ahitofel ka nke onye nzuzu.”+