Ilu 15:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Ọ ka mma mmadụ inwe obere ihe ma ya ana-atụ egwu Jehova+Kama mmadụ inweju akụnụba ma obi anaghị eru ya ala.*+ Jems 2:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ụmụnna m m hụrụ n’anya, geenụ ntị. Ọ̀ bụ na Chineke ahọrọghị ndị ụwa weere na ha dara ogbenye ka ha bụrụ ndị bara ọgaranya n’okwukwe?+ N’eziokwu, ọ bụ ha ka ọ họọrọ ka ha keta Alaeze ya, nke o kwere nkwa inye ndị hụrụ ya n’anya.+
16 Ọ ka mma mmadụ inwe obere ihe ma ya ana-atụ egwu Jehova+Kama mmadụ inweju akụnụba ma obi anaghị eru ya ala.*+
5 Ụmụnna m m hụrụ n’anya, geenụ ntị. Ọ̀ bụ na Chineke ahọrọghị ndị ụwa weere na ha dara ogbenye ka ha bụrụ ndị bara ọgaranya n’okwukwe?+ N’eziokwu, ọ bụ ha ka ọ họọrọ ka ha keta Alaeze ya, nke o kwere nkwa inye ndị hụrụ ya n’anya.+