Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Jenesis 50:19-21
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 19 Josef sịziri ha: “Unu atụla egwu. Ọ̀ bụ m bụ Chineke? 20 Ọ bụ eziokwu na unu bu n’obi ime m ihe ọjọọ,+ ma Chineke bu n’obi ime ka ọ ghọọ ihe ọma, ka o wee si otú a zọọ ọtụtụ ndị ndụ, otú ọ na-eme taa.+ 21 N’ihi ya, unu atụla egwu. M ga na-enye unu na ụmụntakịrị unu ihe oriri.”+ O si otú a kasie ha obi ma mee ka obi sie ha ike.

  • Matiu 18:21, 22
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 21 Pita wee bịa, sị ya: “Onyenwe anyị, ugboro ole ka nwanna m ga-emehie m, mụ agbaghara ya? Ọ̀ bụ ugboro asaa?” 22 Jizọs sịrị ya: “Mba, ọ bụghị ugboro asaa, kama, ugboro iri asaa na asaa.+

  • Ndị Efesọs 4:32
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 32 Ma na-enwerenụ ibe unu obiọma, na-enwekwanụ obi ebere.+ Na-agbagharanụ ibe unu kpamkpam dị ka Chineke sikwa n’aka Kraịst gbaghara unu kpamkpam.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya