Ilu 9:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Kụziere onye ma ihe ihe, ọ ga-amakwu ihe.+ Kụziere onye ezi omume ihe, ọ ga-amụtakwu ihe. Ilu 21:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 A taa onye na-akwa emo ahụhụ, onye na-amaghị ihe amara ihe. Onye ma ihe ghọtakwuo ihe, ọ na-amụta ihe.*+
11 A taa onye na-akwa emo ahụhụ, onye na-amaghị ihe amara ihe. Onye ma ihe ghọtakwuo ihe, ọ na-amụta ihe.*+