Ilu 4:16, 17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 N’ihi na ha enweghị ike ihi ụra ọ gwụla ma hà mere ihe ọjọọ. Ụra anaghị atụ ha ọ gwụla ma hà kwaturu mmadụ. 17 Ihe ọjọọ na-atọ ha ụtọ ka nri,Tigbuo zọgbuo na-atọkwa ha ụtọ ka mmanya.
16 N’ihi na ha enweghị ike ihi ụra ọ gwụla ma hà mere ihe ọjọọ. Ụra anaghị atụ ha ọ gwụla ma hà kwaturu mmadụ. 17 Ihe ọjọọ na-atọ ha ụtọ ka nri,Tigbuo zọgbuo na-atọkwa ha ụtọ ka mmanya.