Ilu 10:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Ihe onye na-aghọta ihe na-ekwu na-egosi na ọ ma ihe,+Ma e mere ụtarị maka azụ onye na-enweghị uche.+ Ilu 26:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 E mere apịpịa maka ịnyịnya, mee ihe e ji achịkwa anụ maka jakị,+Ma e mere ụtarị maka azụ ndị nzuzu.+
13 Ihe onye na-aghọta ihe na-ekwu na-egosi na ọ ma ihe,+Ma e mere ụtarị maka azụ onye na-enweghị uche.+
3 E mere apịpịa maka ịnyịnya, mee ihe e ji achịkwa anụ maka jakị,+Ma e mere ụtarị maka azụ ndị nzuzu.+