Ilu 28:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 Onye tụkwasịrị onwe ya* obi dị nzuzu,+Ma onye na-akpa àgwà otú gosiri na ọ ma ihe agaghị abanye ná nsogbu.+ Jeremaya 10:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Jehova, ama m nke ọma na ọ dịghị mmadụ n’aka ikpebi ụzọ o kwesịrị iso. Mmadụ enweghịkwa ikike iduzi nzọụkwụ ya mgbe ọ na-eje ije.+ 1 Ndị Kọrịnt 3:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Ka onye ọ bụla ghara iduhie onwe ya. Ọ bụrụ na onye ọ bụla n’ime unu chere na ya ma ihe n’anya ndị mmadụ n’ụwa a,* ya ghọọ onye nzuzu, ka o wee bụrụ onye ma ihe.
26 Onye tụkwasịrị onwe ya* obi dị nzuzu,+Ma onye na-akpa àgwà otú gosiri na ọ ma ihe agaghị abanye ná nsogbu.+
23 Jehova, ama m nke ọma na ọ dịghị mmadụ n’aka ikpebi ụzọ o kwesịrị iso. Mmadụ enweghịkwa ikike iduzi nzọụkwụ ya mgbe ọ na-eje ije.+
18 Ka onye ọ bụla ghara iduhie onwe ya. Ọ bụrụ na onye ọ bụla n’ime unu chere na ya ma ihe n’anya ndị mmadụ n’ụwa a,* ya ghọọ onye nzuzu, ka o wee bụrụ onye ma ihe.