50 N’ihi ya, ka onye ọ bụla n’ime anyị nye ihe o nwetara ka ọ bụrụ onyinye a ga-enye Jehova, ya bụ, ihe ndị e ji ọlaedo mee, ọla ụkwụ, ọla aka, mgbaaka ndị e ji aka ihe akara, ọla ntị, ihe ndị ọzọ e ji achọ mma, ka e jiri ha kpuchiere anyị mmehie n’ihu Jehova.”