Ilu 4:14, 15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Etinyela isi n’ụzọ ndị ajọ omume,Agakwala n’ụzọ ndị ọjọọ.+ 15 Zere ya. Agala na ya.+ Abanyela na ya. Si ebe ọzọ gafere.+
14 Etinyela isi n’ụzọ ndị ajọ omume,Agakwala n’ụzọ ndị ọjọọ.+ 15 Zere ya. Agala na ya.+ Abanyela na ya. Si ebe ọzọ gafere.+