Abụ Ọma 45:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ọ bụ gị kacha ụmụ nwoke niile maa mma. Okwu dị mma na-esi n’ọnụ gị apụta.+ Ọ bụ ya mere Chineke ji gọzie gị ruo mgbe ebighị ebi.+ Ilu 16:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Obi na-atọ ndị eze ụtọ ma mmadụ kwuo ihe dị mma. Ha hụrụ onye na-ekwu eziokwu n’anya.+ Matiu 5:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 “Ndị obi ha dị ọcha na-enwe obi ụtọ,+ n’ihi na ha ga-ahụ Chineke.
2 Ọ bụ gị kacha ụmụ nwoke niile maa mma. Okwu dị mma na-esi n’ọnụ gị apụta.+ Ọ bụ ya mere Chineke ji gọzie gị ruo mgbe ebighị ebi.+