10 Azaraya onyeisi nchụàjà, onye si n’ezinụlọ Zedọk, asị ya: “Kemgbe ndị mmadụ malitere iweta onyinye n’ụlọ Jehova,+ ha na-eri nri na-eriju afọ, na-erifọkwa ihe buru ibu, n’ihi na Jehova agọziela ndị ya. Nnukwu ihe a bụkwa ihe fọrọ afọ.”+
10 Webatanụ otu ụzọ n’ụzọ iri niile n’ụlọ nsọ m,*+ ka nri wee dịrị n’ụlọ nsọ m.+ Biko, nwaleenụ m n’ihe a, ka unu hụ ma ọ̀ bụ na mụ agaghị emeghe ọnụ ụzọ mmiri nke eluigwe+ ma wụsa unu ngọzi ruo mgbe ihe ọ bụla na-agaghị akọ unu.”+ Ọ bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru.