Ọpụpụ 23:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 “Ekpela ikpe na-ezighị ezi mgbe ị na-ekpe ikpe onye dara ogbenye.+ Emọs 5:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 N’ihi na ama m ugboro ole unu nupụrụ isi* Nakwa otú mmehie unu jọruru ná njọ. Unu na-enye ndị ezi omume nsogbu. Unu na-anara aka azụ.* Unu anaghịkwa ekwe ka ndị ogbenye nọ n’ọnụ ụzọ ámá obodo nweta ihe ruuru ha.+
12 N’ihi na ama m ugboro ole unu nupụrụ isi* Nakwa otú mmehie unu jọruru ná njọ. Unu na-enye ndị ezi omume nsogbu. Unu na-anara aka azụ.* Unu anaghịkwa ekwe ka ndị ogbenye nọ n’ọnụ ụzọ ámá obodo nweta ihe ruuru ha.+