Ilu 9:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ezigbo amamihe arụọla ụlọ ya. O gwunyela* ogidi asaa ya. Ilu 14:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Nwaanyị ma ihe na-eme ka ihe na-aga nke ọma n’ezinụlọ ya,+Ma nwaanyị nzuzu na-eji aka ya aghasa ezinụlọ ya.
14 Nwaanyị ma ihe na-eme ka ihe na-aga nke ọma n’ezinụlọ ya,+Ma nwaanyị nzuzu na-eji aka ya aghasa ezinụlọ ya.