Ilu 5:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Jehova na-ahụ ihe niile mmadụ na-eme. Ọ na-eleru ihe niile mmadụ na-eme anya.+ Ilu 17:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 A na-eji ite na ọkụ anụcha ọlaọcha na ọlaedo,+Ma, ọ bụ Jehova na-enyocha obi.+ Ilu 21:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ihe niile mmadụ na-eme na-adị mma n’anya ya,*+Ma Jehova na-enyocha obi.*+