Abụ Ọma 73:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 N’eziokwu, ọ bụ n’ala na-amị amị ka i dowere ha.+ Ị na-eme ka ha daa laa n’iyi.+ Abụ Ọma 73:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 N’eziokwu, a ga-ala ndị na-agbara gị ọsọ n’iyi. Ị ga-ebibi onye ọ bụla kpara àgwà ka akwụna wee hapụ gị.+ Ilu 10:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 A ga-echeta onye ezi omume ma gọzie ya,+Ma aha ndị ajọ omume ga-efu.*+
27 N’eziokwu, a ga-ala ndị na-agbara gị ọsọ n’iyi. Ị ga-ebibi onye ọ bụla kpara àgwà ka akwụna wee hapụ gị.+