Ilu 20:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Onye umengwụ anaghị akọ ihe n’oge oyi. N’ihi ya, ọ ga na-arịọ arịrịọ n’oge a na-ewe ihe ubi, mgbe ọ na-enweghị ihe ọ bụla.*+ Ilu 22:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Onye umengwụ na-asị: “Ọdụm nọ n’èzí! Ọ ga-adọgbu m n’ámá obodo!”+ Ekliziastis 10:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Ọ bụrụ na mmadụ dị umengwụ, osisi ndị e ji kụọ elu ụlọ ya ga-adakasị, ụlọ ya ga na-ehikwa mmiri maka na ọ na-anọ nkịtị.+
4 Onye umengwụ anaghị akọ ihe n’oge oyi. N’ihi ya, ọ ga na-arịọ arịrịọ n’oge a na-ewe ihe ubi, mgbe ọ na-enweghị ihe ọ bụla.*+
18 Ọ bụrụ na mmadụ dị umengwụ, osisi ndị e ji kụọ elu ụlọ ya ga-adakasị, ụlọ ya ga na-ehikwa mmiri maka na ọ na-anọ nkịtị.+