Ilu 10:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Onye umengwụ ga-ada ogbenye,+Ma, onye na-arụsi ọrụ ike ga-aba ọgaranya.+ Ilu 23:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 N’ihi na onye aṅụrụma na onye na-eri oké nri ga-ada ogbenye,+Ụra ha na-ehi ga-eyiwekwa ha nkịrịka ákwà.
21 N’ihi na onye aṅụrụma na onye na-eri oké nri ga-ada ogbenye,+Ụra ha na-ehi ga-eyiwekwa ha nkịrịka ákwà.