Diuterọnọmi 15:7, 8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 “Ọ bụrụ na otu n’ime ụmụnne unu adaa ogbenye n’otu n’ime obodo unu, n’ala Jehova bụ́ Chineke unu na-enye unu, unu akpọchila obi unu ma ọ bụ jụ inyere nwanne unu dara ogbenye aka.+ 8 Unu ga-emesapụrụ ya aka+ ma gbazinye ya ihe ọ bụla na-akpa ya. Ilu 28:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 E nweghị ihe ga-akọ onye na-enye ogbenye ihe.+ Ma onye na-eme anya ka à ga-asị na ọ naghị ahụ ogbenye, a ga-abụ ya ọnụ.
7 “Ọ bụrụ na otu n’ime ụmụnne unu adaa ogbenye n’otu n’ime obodo unu, n’ala Jehova bụ́ Chineke unu na-enye unu, unu akpọchila obi unu ma ọ bụ jụ inyere nwanne unu dara ogbenye aka.+ 8 Unu ga-emesapụrụ ya aka+ ma gbazinye ya ihe ọ bụla na-akpa ya.
27 E nweghị ihe ga-akọ onye na-enye ogbenye ihe.+ Ma onye na-eme anya ka à ga-asị na ọ naghị ahụ ogbenye, a ga-abụ ya ọnụ.