Ilu 18:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ihe onye nzuzu na-ekwu na-akpata esemokwu,+Ọ na-ejikwa ọnụ ya ekwu ihe ga-eme ka e tie ya ihe.+ Ilu 20:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ọ bụrụ na mmadụ na-agbara esemokwu ọsọ, a ga na-akwanyere ya ùgwù,+Ma onye ọ bụla bụ́ onye nzuzu na-esekarị okwu.+
3 Ọ bụrụ na mmadụ na-agbara esemokwu ọsọ, a ga na-akwanyere ya ùgwù,+Ma onye ọ bụla bụ́ onye nzuzu na-esekarị okwu.+