Ilu 12:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Jehova kpọrọ ndị na-agha ụgha asị,+Ma ndị na-eme ihe dị mma na-eme ya obi ụtọ.