Matiu 6:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Nye anyị nri taa maka ụbọchị taa.+ 1 Timoti 6:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 N’ihi ya, ihe oriri na uwe* anyị nwere kwesịrị iju anyị afọ.+