Job 7:9, 10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Otú ahụ ígwé ojii si ekusa pụọ n’anyaKa onye na-agbada n’ili* na-anaghị esi na ya apụta.+ 10 Ọ gaghị alaghachi ọzọ n’ụlọ ya,A gakwaghị ahụ ya ọzọ n’ebe o bibu.+ Ekliziastis 2:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 N’ihi na a gaghị echeta onye ma ihe na onye nzuzu ruo mgbe ebighị ebi.+ N’oge na-adịghị anya, a ga-echefu mmadụ niile. Oleekwa otú onye ma ihe ga-esi anwụ? Ọ ga-anwụ otú onye nzuzu si anwụ.+
9 Otú ahụ ígwé ojii si ekusa pụọ n’anyaKa onye na-agbada n’ili* na-anaghị esi na ya apụta.+ 10 Ọ gaghị alaghachi ọzọ n’ụlọ ya,A gakwaghị ahụ ya ọzọ n’ebe o bibu.+
16 N’ihi na a gaghị echeta onye ma ihe na onye nzuzu ruo mgbe ebighị ebi.+ N’oge na-adịghị anya, a ga-echefu mmadụ niile. Oleekwa otú onye ma ihe ga-esi anwụ? Ọ ga-anwụ otú onye nzuzu si anwụ.+